Chinyere Udoma ‘Eze Muo’ [ MP3 + Lyrics ]

Spread the love

Download Mp3 + Lyrics : Chinyere Udoma Eze Muo

Nigerian indigenous gospel singer Chinyere Udoma has released brand new and amazing mp3 sound titled Eze Muo.

So too, Eze Muo is an amazing song to listen to, as Chinyere Udoma poured out her heart in it.

As much, Lyrics has been provided to sing alongside with for Chinyere Udoma Eze Muo song.

DOWNLOAD HERE

Chinyere Udoma Eze Muo Mp3

Chinyere Udoma Eze Muo Lyrics

(Chorus)

Eze
Eze ndi Eze n’ezo n’okpuru ya
Odighi onye gi na ya n’achi eze
(Eze
(Eze ndi Eze n’ezo n’okpuru ya)
(Odighi onye gi na ya n’achi eze)

N’elu-igwe n’elu was
Chi ukwu na ni gi bu okaka
Odighi onye gi na ya n’achi eze

I loro ihe loro enyi
Nkpurum odum n’onu na-aturu Ugo laa
Odighi onye gi na ya n’achi eze

See Also : Nathaniel Bassey Ft Mercy Chinwo – Tobechukwu

Ibu oke Muo
Mmuo ndi a na-atu egwu o
Odighi onye gi na ya n’achi eze
(Ibu oke Mmuo)
(Mmuo ndi a na-atu egwu o)
(Odighi onye gi na ya n’achi eze)

A na-egbu achara mana gi bu oke-achara na-eto o
Odighi onye gi na ya n’achi eze
(A na-egbu achara mana gi;buoke-achara na-eto o
(Odighi onye gi na ya n’achi eze)

(Chorus)

Eze
Eze ndi Eze n’ezo n’okpuru ya
Odighi onye gi na ya n’achi eze
(Eze
(Eze ndi Eze n’ezo n’okpuru ya)
(Odighi onye gi na ya n’achi eze)

Heaven and earth adore you
The immortal bow before you
Odighi onye gi na ya n’achi eze

Cherubim and seraphim bow before you
24 elders worship at your feet
Odighi onye gi na ya n’achi eze

Heaven and earth adore you
The immortal bow before you
Odighi onye gi na ya n’achi eze

(Chorus)

Eze
Eze ndi Eze n’ezo n’okpuru ya
Odighi onye gi na ya n’achi eze
(Eze
(Eze ndi Eze n’ezo n’okpuru ya)
(Odighi onye gi na ya n’achi eze)

See Also : Victoria Orenze – I Get Backing

(Outro)

Eze
Eze ndi Eze n’ezo n’okpuru ya
Odighi onye gi na ya n’achi eze
(Eze
(Eze ndi Eze n’ezo n’okpuru ya)
(Odighi onye gi na ya n’achi eze)

Chinyere Udoma Eze Muo Video

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*